Mmmmmm
Mmmmm (ụmụ ogbe nọ here, amam way gị)
Mmmmmm
Hynezz
Olisa nee luo anya
Onwe ka ọ ga adị
Na-anyi gbasịa mbo
Gbalụ aka naa
Ya mere
Anyi abiago na-iru gị
As we dey put in works
We expect result
Good result
Ife anyị yọrọ na-arịrịọ chịm
Anyị abịago na-ịru gi (Daddy igbalie anya, ị fum na-ịru gị)
Onyeoma, (sị ya) onyeoma (ka m nụ ya)
I can never be an old taker (ọ kwa ị na-enwem?)
Onyeoma, (sị ya) onyeoma (sị ya)
Onyeoma (ka m nụ ya)
(Sị ya) Onyeoma, (sị ya) onyeoma (ka m nụ ya)
I can never be an old taker (ọ kwa ị na-enwem?)
Onyeoma, (sị ya) onyeoma (sị ya)
Onyeomma (bad days are gone)
Diokpa, osịba ịke hịnne
Mara na ifeoma na-abịa
Adana mba
Nwanne lụba ọlụ
Olilo anya anyị na-enwe
Make my blessings come my way (sị ya)
Make my blessings come my way (ọ kwa ị na-enwem?)
Make my blessings come my way (sị ya)
Make my blessings come my way (sị ya)
Make my blessings come my way (ka m nụ ya)
Make my blessings come my way
Olisa ne luo anya
Onwe ka ọ ga adị
Na-anyi gbasịa mbo
Gbalụ aka naa
Ya mere
Anyi abiago na-iru gị
As we dey put in works
We expect result
Good result
Ife anyị yọrọ na-arịrịọ chịm
Anyị abịago na-ịru gi
Onyeoma, (sị ya) onyeoma (ka m nụ ya)
I can never be an old taker (ọ kwa ị na-enwem?)
Onyeoma, (sị ya) onyeoma (sị ya)
Onyeoma (ka m nụ ya)
(Sị ya) Onyeoma, (sị ya) onyeoma (ka m nụ ya)
I can never be an old taker (ọ kwa ị na-enwem?)
Onyeoma, (sị ya) onyeoma (sị ya)
Onyeomma
Hynezz
Anyị abịago na-ịru gi