As we dey work hard oh oh
We pray for more life oh oh
As we dey roll out oh oh
We pray for more cash oh
Oh-oh oh o, oh oh oh
MA record
Ehn Hynezz
Anọm na-obi Chukwu, adị m atuzịe egwu
Ayọrọ m Chukwu ego ọtụkwasaya ndụ (daddy ị dị too much)
Olisa doo mụ na ụmụ ogbe na-ayọ
Ekwela ka ụmụ ụwa chịa anyị ọchị
Ka ị na-eme ịfe, nwanne ị na-atụ Chukwu egwu (tụa ya egwu ọsịsọ)
Kwụwa aka gị ọtọ abobị niga elịkwa elu (oh oh oh)
Olisa doo mụ na ụmụ ogbe na-ayọ
Ekwena ka ụmụ ụwa chịa anyị ọchị
Aga m akọsalụ chukwu mkpa mụ o
Mmadụ abụlọ chukwu okwa ị na-anụ o
Ikwu na ịbe gị bụkwa na-akpa gị o, Chukwu
Ekwena ka ụmụ ụwa chịa anyị ọchị
Aga m akọsalụ chukwu mkpa mụ o
Mmadụ abụlọ chukwu okwa ị na-anụ o
Ikwu na ịbe gị bụkwa na-akpa gị o, Chukwu
Ekwena ka ụmụ ụwa chịa anyị ọchị
Ebe anyị mere chukwu enyị anyị
Ịmanfunyu anyị ka ọkụ (na-ebe kwanụ?)
Ụzọ anyị gana aga aga
Nweberem obị aṅuri
Nwanne atagilunam anya
Kama yọba amara, iyọba amara
Na chukwu anyị nọ omu anya
Ekpere
As we dey work hard oh oh
We pray for more life oh oh
As we dey roll out oh oh
We pray for more cash oh
Maka
Anọm na-obi Chukwu, adị m atuzịe egwu
Ayọrọ m Chukwu ego ọtụkwasaya ndụ
Olisa doo mụ na ụmụ ogbe na-ayọ
Ekwela ka ụmụ ụwa chịa anyị ọchị
Ka ị na-eme ịfe, nwanne ị na-atụ Chukwu egwu (oh oh oh)
Kwụwa aka gị ọtọ abobị niga elịkwa elu (oh oh oh)
Olisa doo mụ na ụmụ ogbe na-ayọ
Ekwena ka ụmụ ụwa chịa anyị ọchị
Aga m akọsalụ chukwu mkpa mụ o
Mmadụ abụlọ chukwu okwa ị na-anụ o
Ikwu na ịbe gị bụkwa na-akpa gị o, Chukwu
Ekwena ka ụmụ ụwa chịa anyị ọchị
Aga m akọsalụ chukwu mkpa mụ o
Mmadụ abụlọ chukwu okwa ị na-anụ o
Ikwu na ịbe gị bụkwa na-akpa gị o, Chukwu
Ekwena ka ụmụ ụwa chịa anyị ọchị
As we dey work hard oh oh
We pray for more life oh oh
As we dey roll out oh
We pray for more cash oh
Show me the light at the end of the tunnel oh lord
As we dey work hard oh oh
We pray for more life oh oh
As we dey roll out oh oh
We pray for more cash oh oh