Choose a track to play
Jayswaarg is the new problem
Sambalitual
Iyoo
Ogbe
Obodo gee ntị, ka mụ kọlụ gị akụkọ
Pay attention ka obele nwa nọ na ụno akwụkwọ
Ready for action on duty ka ndị battlalion
Nwa ntị ntị oge, the boy ga abu a champion
Ị nwete olu ga akwụta ụgwọ, gee kpọọ my hot line
Anọkwa m on jamkpa (ehn)
Eligom my last card (chai)
My ball ba na-ịme net, mana egbu ya offside (eeh)
From ị kwụ na bustop to ị na-eyi bussdown (ice)
Mmanụ lifestyle bụkwa my portion
My mother is a real one, omelọkwa abortion
A day without ego i bata na adịkwa m ka torture (for real)
You can only try, you cannot catch up with my motion (cha cha)
Way, can never erase the memories
M ka na-echeta mgbe m na-burn sage ka calories (calories)
Aralụm na-nga ka onye commit felony
Ọkọm na-aru so ife di na-ọnụ m bu melody
Olisa edego ya, my category na winner
I am allergic to fail, my category na winner
A quitter never wins and a winner never quits
Ome ịfe jide ọfọ, ịgbado anya abụlọ para
Olisa edego ya, my category na winner
I am allergic to fail, my category na winner
A quitter never wins and a winner never quits
Ome ịfe jide ọfọ, ịgbado anya abụlọ para
Ofu osisi adilọ eme ọfia
Adilọ ele egbe na-afia
Motion time awa awa
Anọ m na-ụgbọ na aga aga
I dey say my p maka ekwulekwu melụ ọnụ
Ụzọ gbalụ ngọ mana men kana agbati ọlụ
Enu ụwa bu ọlịlị, onye nọsịa ọnaba
Gbaa your wing ofuma agbakwana owo ka Onana
Abum onye mmeli, I'm a winner till ngwụcha (iyoo)
Ebe ndi alumi si agbalu ego bukwa na-mgbuka (ogbe)
Focusing aiming for a better position
Ụtalị mmụọ ka m na-piakwa the opposition
Growing up my room enwelọkwa AC
Ya melụ ị fu na na-abani m na-apikwa PC
Muna cartel nọkwa homebase eme paper chase
VPN on teleport, ịmalo the locay
Coin abatago bereau the change gwam your rate
Account ka ebunwu the money abụlọkwa challenge
Olisa edego ya, my category na winner
I am allergic to fail, my category na winner
A quitter never wins and a winner never quits
Ome ịfe jide ọfọ ịgbado anya abụlọ para
Olisa edego ya my category na winner
I am allergic to fail my category na winner
A quitter never wins and a winner never quits
Ome ife jide ofo Igbadoanya abulo para
Extraordinaire