Elige una pista para reproducir

Obi salịsalị m eeeeh!
Oyooyo Chi m!
Ọmalịcha Chi m o! (Ọmalịcha Chi m o!)
Chi m lee
Ị na-eme m obi salịsalị
Oyooyo Chi m
Ị na-eme m obi salịsalị
Mgbe m chetara ihe oma I meere mo!
Ọṅụ na-egbu m ka mmanya
Ee!
Ị na-eme m obi salịsalị
Chi m I medaala m obi o
Ị medaala m obi o
Chi mo!
Ị na-eme m obi salịsalị
Ị bụ Odogwu nwoke
Isi iyi nke ndụ mo
Ee na Amen
Nwanne otu Onye
Ụdala mmịcha mo
Ị ma na m cheta Gị o
Obi na-asọnụ m ụsọ
N'ezie
Obi salịsalị meh! (obi salịsalị oh)
Obi salịsalị meh! (obi salịsalị moh)
Obi salịsalị meh! (obi salịsalị, salịsalị meh)
Obi salịsalị meh! (obi salịsalị)
Obi salịsalị moh! (obi yoriyori)
Obi salịsalị
(obi salịsalị moh) Oyooyo Chi m
Ị na-eme m obi salịsalị
Obi salịsalị moh
Obi salịsalị
Oyooyo Chi m
Ị na-eme m obi salịsalị
Ụmụnne m bịanụ eh!
K'anyị kelee Chineke
K'anyị too Ya maka na Ọ dị omimi
Ndi enyi m bịanụ o!
K'anyị too Chineke
N'ihi na Ebube emekwala k'O si eme
Ọ bu Odogwu nwoke
Isi iyi nke ndụ mo
Ee na Amen
Nwanne otu Onye
Ụdala mmị'cha mo
Ị ma na m cheta Gị o!
Obi na-asọnụ m ụsọ
N'ezie
Obi salịsalị m eh!
Obi salịsalị m eh!
Obi salịsalị m eh! (obi salịsalị moh)
Obi salịsalị m eh! (obi salịsalị moh)
Obi salịsalị meh! (obi salịsalị moh)
Obi salịsalị meh! (Chi m I medaala m obi o!)
Obi salịsalị moh!
Obi salịsalị
Oyooyo Chi m!
Ị na-eme m obi salịsalị
Obi salịsalị moh!
Obi salịsalị
Oyooyo Chi m!
Ị na-eme m obi salịsalị