Elige una pista para reproducir
Empire
Onye ka mbuzi na chukwu bunyim enu
Okwa ndia jibum egwu egwu
Ha amalo na ndidi bu ije enu
You put am for my mouth just like onyeka onwaenu
Meh ndum ona ato ka udara nwanu
You freshed me up and made me brand new
I just wanna say I'm thankful
Okwa ofu nwa akpolu efulefu
Now they all tryna eat from my table
Odikwa egwu
Okwa unu afugo that my God is able
Even when I'm unstable
Odilo ekwe ka my demons yie m egwu
Nkwa nile okwelum ona emezu
Anobum na bench onwe tinyem na egwu (uhh uh uh)
Nwatakili na esi bu nri na nku
Imelu odogwu
Okwa china asaram okwu
Mgbe ndi ilo na achom okwu
Adikwanum Ike okwu, adikwanum ike okwu
Expensive lifestyle na agukwam aguu
Okirika adia ama mma na alu
Kanyi kwuo eziokwu, kanyi kwuo eziokwu
Kam kolu gi akuko ofu nwa afa ya bu chukwuebuka
Otolu na onitsha ebe osi puta imana ife esika
Ama ya ama n'ogbe, yard ya dikwa n'iru mgbuka
Ona ebu nsogbu iru na azu ka nwanyi muru ejima
Ebuka nwelu onyi bu emeka fa dika nwanne
Ebuka na ere igbo
Emeka bu onye nche
Ana adoli ndoli ma ubosi nkwo na ubosi eke
Icholu emeka bia, ebuka ga agba gi ka ogbanje
Umu aloba na abu
Fa na acho ibute aku
Fa na agba kwa mbo mana olu na afiazikwa alu
Fa aputago ilu olu
Onwelo kwa afia azuu
Nri abani bukwa ekpere, nri ututu bu ibu abu
On a sunny day emeka putalu bunk
Okpolu aloba ya siya mpa bia kanyi ruo
Ona ewutem o so ife mna agbakwa bu loss
Ta ta bukwa ubosi uka enwerom ego onyiye church
Ebuka za ya ife ina ekwu bu eziokwu
Men mu egogo motor mua ji ukwu
Kedu ife nga eme ka mbute akpa nga eme ya kita
Achorom ito na okporo, achorom ina aza dealer
Emeka gwalu ebuka
Amamu na inwelu ego mana echetem na village ndi beh unu nwelu ani
Kanyi lee ya asap
Tinye akwukwo malay visa
Ka nje nwete update, ife di mma nga akpota gi
Ebuka si ya onwero nga ele ya ka ijebe obodo
Echefu kwanam cheta kanyi si ebikwa n'okpoko
Ebuka lelu ani
Emeka weh feh
Mama ebuka tibe mkpu, uwa nwanyi ebe
9months aga, plus 9 years aga
Aka emeka achago, oge nke ya elugo
N'obodo oyibo ife ana akpo ya bu dondada
Ebe osi ebute umunwa bukwa na obodo kampala
40 missed call
Ebuka na akpozi
Emeka adiro aza mana udu mmiri na okochi
Mpa ebuka no na uno ogwu bad news na onwu go
At that very point nwa guy mana osugo
He left home
Olu mechanic
N'ime afia ogbo mmanu ole ceramics
Ota bone
Few months later, obatalu otu in a mercedes
Ebuka nozi mma
Ude ya na ede na mbah
Ebe obuna obatalu ona eke ego ka santa
Emeka ana akpozi ebuka biko nyelum aka
Aloba gbahalu nwanne anozikwam na nga
I just wanna say I'm thankful
Okwa ofu nwa akpolu efulefu
Now they all tryna eat from my table
Odikwa egwu
Okwa unu afugo that my God is able
Even when I'm unstable
Odilo ekwe ka my demons yie mu egwu
Nkwa nile okwelum ona emezu
Anobum na bench onwe tinyem na egwu (uhh uh uh)
Nwatakili na esi bu nri na nku
Imelu odogwu
Okwa china asaram okwu
Mgbe ndi ilo na achom okwu
Adikwanum Ike okwu, adikwanum ike okwu
Expensive lifestyle na agukwam aguu
Okirika adia ama mma na alu
Kanyi kwuo eziokwu, kanyi kwuo eziokwu