Elige una pista para reproducir
Ke onye iga akpo maobu na ife adiro gi easy?
Ke onye iga akpo maobu na onwezinu Kosi?
Ke onye iga ebe ma iye uwa turnuo gi isi?
Maobu na obodo bu igwe, ebe ka iga edo isi?
Iga amake kwa ego?
Iga chase nwu ego?
Iga asave kwa ego?
Ka iwe spend nwuo ego?
Akpogi na phone maosu iga esendi nwu ego?
Maobu ka ibute ego, ka iga agbaba oso ego?
And imana enwerom ike ikuba okpo na okpo
Mana ejim aguba isi ma obanye na uso na uso
And obuna obulo egwu enwedim onu na ogbo
From the prayers mmam nna agolu onwem ofo
Nna acho ego GLE Adim acho ego highlander
Nleka anago God melum signs and wonders
Emem a lot for this money except iyipu akwa
Umu ogbe sina nke by nke anyi & I no doubt am
Nnacho ego Bentley adim achodi Umu asa
Obuna ego adiro imana onwero onye iga afu anya
Onye obuna nwee time just kpe kpekpere and work hard
Adim acho okwu and ichotam I shoot on sight
Ebum ife ego na isim
Is better than PHD
Bullion van na isim. From days secondary
Bulb na enwu na isim, Nna afu uzo na ilum
Na echeta na ogbajuo dolu onwero onye ga esendim
80 years nkana achu ego, iga akwanwu onye ego?
Ebe ana eme ife ego, iputa iga eso bu ego?
Ina abanwu mba ego? Ifu arthur eze na ukpo?
Chuba ego na oge ifedimma maobu iji ego
Imana ntaa raw, nga enweike ibu mpa ejima
So I careful and amam na ilu na nkemjika
Adim esedi cigar nna Aprotect my liver
Cos ima okoto akaria nje post goal keeper
Am on my own
And anom my zone
Iyem Ana ewegi iwe guy face your own
Ina atalum bone?
Ebem no on code?
Always on my phone. nna chase my goals
Way