Elige una pista para reproducir
Woo
Nwanne kpọọ police
(Empire)
Ofu ala ejị na-aka
Nwanne aka adị ekpuchị ọnwa
My men bu kwa ogbu awa
Anyị tịche gị anyị ana awa awa
Ofu ala ejị na-aka
Nwanne aka adị ekpuchị ọnwa
My men bu ogbu awa
Anyị tịche gị anyị ana awa awa (papụta ya ka oshie)
Eeeh, eeeh, eeeh
Me I just dey pray for my gain
I run my race, niga fuck what you say
Your opinion, e dey for my ashtray (ahn eh eh eh)
Brother who's your guy (real), ọlụ banye now who go call your line
(Ke onye ga akpọ gi?, ke onye ga akpọ gi?)
Sister is he your guy (for real, for real), iyeh banye now ọ ga akpọ kwa your dad
Ogbete amarọ na ofu onye abịalọ afịa
Niga said he won't play my song again, diọkpa na-ekwu ya ka mbe wa akwa
Stop who oouh gị nye m akalaka
Chukwu soo m na-azụ, nwa mman dawu ada
You can't block my blessings, diọkpa ọ na ị nụlọ say na aka adị ekpuchị ọnwa
Abịalọm this life to impress (abịalọm to impress)
So no come stress me with your p, don't get me upset (don't get me upset)
Ndị mgbua so che kpọọ tape m na-ịme ogbe m so zị ego my cassette
Neighbor yard m kpobum efule efu
Fuu m now sị m na-mbu asset (hee)
No whine yourself
Motherfucker, I know I'm blessed
Ofu ala ejị na-aka
Nwanne aka adị ekpuchị ọnwa
My men bu kwa ogbu awa
Anyị tịche gị anyị ana awa awa
Ofu ala ejị na-aka
Nwanne aka adị ekpuchị ọnwa (hee)
My men bu ogbu awa
Anyị tịche gị anyị ana awa awa (papụta ya ka oshịe)
Eeeh, eeeh, eeeh
Me I just dey pray for my gain
I run my race, niga fuck what you say
Your opinion, e dey for my ashtray
Opinion gị na-akpa m (na-akpa m)
Na-ịme ogbe, nwa ama afam (wo)
Checkie my streams mpa ọbụlọ farm
Ịchom e dropụọ akpa m (akpa m)
I can't tell this fakes my plans (woo)
Ha malụ aga achọ ka lụụ kam (yeah)
Akwụ m my in dues in full, emelọm ya ifeh advance
Swear to God
I'm a force and I cannot be stopped
Ịmechielụm ụzọ, m gbawa dị door
I'm to active, I can't be poor
Ọlụ banye show your nigas love
Ọlụ banye show your nigas love
Ọbụlọ mgbe ọbụna ị na eme sọ iyeh opps
Men di wuuuu self don't talk much eh eh (wo)
My men ebute go ịke
Can't reach me now, ndị orji eweh weh go iwe (kọọ my way, kọọ my way)
We own the game mpa ọbụlọ ileh (hee)
Talk shit about my guys ebepụ gị irleh
Ofu ala ejị na-aka
Nwanne aka adị ekpuchị ọnwa
My men bu kwa ogbu awa
Anyị tịche gị anyị ana awa awa
Ofu ala ejị na-aka
Nwanne aka adị ekpuchị ọnwa
My men bu ogbu awa
Anyị tịche gị anyị ana awa awa (papụta ya ka oshịe)
Eeeh, eeeh, eeeh
Me I just dey pray for my gain
I run my race, niga fuck what you say
Your opinion, e dey for my ashtray