Elige una pista para reproducir
Empire
Eh
Ome ihe jide kwa ọfọr (eh-eh)
Nka ịna alụ ịkwụ ba-aka ọtọ (eh-eh)
If you fall ngwa binite ọzọ
Alọba, onye mebu ya ga emewụ ya ọzọ
Nwoke kelu nkwucha achọlụ ịkwatum but mkpọlụ akpọ
And ịkwa tum dịka ofu onye ịkwa tu mmadụ atọ
I dey drip ka aga asi na efem akpọlọ akpọ
Ana ekwu nka anyị melụ eme anyị emekwa ọzọ
Nwoke kelu nkwucha achọlụ ịkwatum but mkpọlụ akpọ
And ikwa tum dika ofu onye ikwa tu mmadụ atọ
I dey drip ka aga asi na efem akọlọ akọ
Ana ekwu nka anyị melụ eme anyị emekwa ọzọ
Ahhhh ahhhh (eh, eh)
Come take this pain away
Men m gosi the way
They tryna get me out the way (ah ahn)
My heart is filled with pain
My body filled with scar
Maka ihe m fụcha on the way (ah ahn ahn)
Come take this pain away
My heart is filled with pain
Maka ihe m fụcha on the way
Is kill or get killed, ikwesị ịma the drills
Ụgba bụ personal nwanne you don't know how it feels
Ịmụ anya 247 just to clear up your bills
Or being left out by ndị iche na ha bụ dị real
Adim pained, adim scared, adim traumatized walai
Ma onye mkpor my real nigger chọkwụ lụ ịlụkam, maka why?
You can never catch me lacking, nwa ị ma nwoke dị fly
Back to back jams, nwa all praise to Adonai
My manager di mean (nwanne)
If you dey buss me yabụlụ kwa biz (nwanne)
I'm here for money nwanne fuck show biz (nwanne)
N'ogbem, anyị amarọ ihe bụ peace (wo)
Pass me the kpoli
Make I trabaye (yee)
If you go against TK
You go lose home and away (away)
All the OPPs and rats, I advice you should stay away (away, away)
Away, away (away)
Away, away (eh)
Ome ihe jide kwa ọfọr (eh-eh)
Nka ịna alụ ịkwụ ba-aka ọtọ (eh-eh)
If you fall ngwa binite ọzọ
Alọba, onye mebu ya ga emewụ ya ọzọ
Nwoke kelu nkwucha achọlụ ịkwatum but mkpọlụ akpọ
And ikwa tum dịka ofu onye ikwa tu mmadụ atọ
I dey drip ka aga asi na efem akpọlọ akpọ
Ana ekwu nka anyị melụ eme anyị emekwa ọzọ
Nwoke kelu nkwucha achọlụ ịkwatum but mkpọlụ akpọ
And ịkwa tum dịka ofu onye ịkwa tu mmadụ atọ
I dey drip ka aga asi na efem akpọlọ akpọ
Ana ekwu nka anyị melụ eme anyị emekwa ọzọ
Ahhhh ahhhh (eh, eh)
Come take this pain away
Men m gosi the way, they tryna get me out the way (ahn ahn)
My heart is filled with pain, my body filled with scar
Maka ihe m fụcha on the way