nzuzu some men na ogbe apugo outta control
ufodu na eme ka ndi esi na village fa acontroll
onwelu ndi bu só ise anwulu ka gi na fa ji e roll
ina aku fa akponyelu gi nalie when you on a low
some ga eji onu kpofe gi ma fa sightia gi na bar
welu afa tukasia gi ka fa ama really who you are
n'echi dime bu jagon to them só ife fa ma bu taa
ma inwero uche eji ebi noogbe ima ta ima kpuo na their trap
ijuraa nam esiigbo
gwam OKWU ma mu puta ilo
ibia ka m cholugi ego
ifu na ona ewem iwe
isim ka anyi kwaba iko
bulu akpa gi asa si ilo
maka na añulu anwulu aburo na eji cup ñu igbo
mwelu azu aka manye gi imbecile
welu ula gbanwee gi to imbecile
mwelu azu aka manye gi imbecile
welu ula gbanwee gi to imbecile
mwelu azu aka manye gi imbecile
welu ula gbanwee gi to imbecile
mwelu azu aka manye gi imbecile
welu ula gbanwee gi to imbecile
okoto kali nam bido koba akuko the hood life
maka na íga anu ife ga agbawa gi obi kaliia dead wife
ife na ewem iwe aburo the suffer mao the hard life
but ndi ga abu igbakota azu Amalie gi with sharp knife
fa furana n'oil di gi niisi ka MMANU pipeline
ebum na obifa aburu ibia pichasiia gi ka mmanya vine
fa bia niru with high five
fa esi azu socketia pipe
megi the same thing oku azu mee with the fishing line
Gi na fa sera anu igbo
gwaafa OKWU ma iputa ilo
next thing bu choolum ego
my nigga eyilum gi okpo
maka na akwulum the ugwo
odi ka idiro atu ujo
iga alusi olu n'awka jebe onitsha ijee welu ugwo
mwelu azu aka manye gi imbecile
welu ula gbanwee gi to imbecile
mwelu azu aka manye gi imbecile
welu ula gbanwee gi to imbecile
mwelu azu aka manye gi imbecile
welu ula gbanwee gi to imbecile
mwelu azu aka manye gi imbecile
welu ula gbanwee gi to imbecile
fa nweteraa the letter nwanne to hell with the envelope
fa aghozialu dinta welu gi meziialu antelope
ofu fanta odalia coke bia odaghalialu coke
koo na thunder ga agba gi jelu ime confession to Pope
oo maka asa nke na asi na ifunanyia dizi overdose
oo the same asa bu ife sii na odi afudim kambu ghost
osii na agboro enwero anything to do with overload
ma ona ewutezia ka nwoke si egbuke kam bu gold
Asa cholibam ime
osii na m kasi ewe iwe
di mean naaba na ime
and akpa obu Rillu nne
osii na ona ekosi eko
na obiia ka oyoo munwa biko
na ife butelu esem okwu anyi bu nam kasi añu igbo
mwelu azu aka manye gi imbecile
welu ula gbanwee gi to imbecile
mwelu azu aka manye gi imbecile
welu ula gbanwee gi to imbecile
mwelu azu aka manye gi imbecile
welu ula gbanwee gi to imbecile
mwelu azu aka manye gi imbecile
welu ula gbanwee gi to imbecile