Elige una pista para reproducir
(Nje, Onikra) whoa
(Topboy, top) otu a, otu a
(It needs to be classy, Laura)
(Loud silence)
Topboy n'ime ogbe
Ay
See, enwem men n'ime ogbe (n'ime ogbe)
Adilọ asi ndo
Ị mana ọ onye bu ụzọ ka aga-ebunye oche (ka aga-ebunye oche)
A lot of stories
Enwe some men ana-echekwe eche
No matter ụdị ọlụ Ị na-alụ
Ị mana aga-enwe payday (aga-enwe payday)
Ị mana aga-enwe payday
Ụmụ ogbe bia na-akpọm TopBoy (chai)
Maka enwem dreams ịdị top-notch
Me, I no send anybody, back then, ọ me, my God, and my mum
Ogbem dị dark, Ị ga-eji your torch
Uche gị adilọ, ịnụkwa the scores
Kpọm-kpọm-kpọm, mepelum the door
Adịm too holy ịna-eme ife love way
Abatam street, m sị kam checkie result, eh
Ha ebunyem the list, m fụna ọ mụa nọ na top, eh
Based on belief, I'm always putting my work
Kita mmapụta n'ogbem, paid my dues
24-7, men ana-akpọm
Topboy, Topboy, Topboy n'ime ogbe
Topboy, Topboy, Topboy n'ime ogbe
(Ụmụ ogbe ana-akpọm)
Topboy, Topboy, Topboy n'ime ogbe (way)
Topboy, Topboy, Topboy n'ime ogbe
Get out my way, get out my way, get out my way, yeah, yeah
I'm the boy they've been looking, they've been looking for, yeah
Every season we be topping and we repping all year
And we making money moves, we making money too, yeah, yeah
Hm, topping, topping n'ime ogbe
Say less, ogbe adilọ enwe eze
Adilọ asi ndo, ebe ịmakwa, Topboy adilọ ekwe-ekwe
Sewaa-sewaa, Topboy no care
This side, our life na-adị fair
N'afa Nna, na Nwa, na Muọ Nso, amen, n'ụtụtụ, n'efifie, a way
Abatam street, m sị kam checkie result, eh
Ha ebunyem the list, m fụna ọ mụa nọ na top, eh
Based on belief, I'm always putting my work
Kita mmapụta n'ogbem, paid my dues
24-7, men ana-akpọm
Topboy, Topboy, Topboy n'ime ogbe
Topboy, Topboy, Topboy n'ime ogbe
(Ụmụ ogbe ana-akpọm)
Topboy, Topboy, Topboy n'ime ogbe (way)
Topboy, Topboy, Topboy n'ime ogbe
Way, n'ime ogbe
Ay, n'ime ogbe
Ay, otu a, otu a
(Loud silence)
Topboy n'ime ogbe
Get out my way, get out my way, get out my way, yeah, yeah
I'm the boy they've been looking, they've been looking for, yeah
Every season we be topping and we repping all year
And we making money moves, we making money too, yeah, yeah
(Otu a)
(Otu a, otu a)
(Otu a)
(Otu a, otu a)
Otu a, otu a
Nameless is the one