Elige una pista para reproducir
Oh oo! n'ibu onye oma di nma 3x
I bu nu chi nke ogbugba Ndum eeh
onwegi onye di ka gi eeh
Anya nji ahu uzo,onwegi chi di ka gi eeh
ibu nu chi nke ogbugba Ndum eeh
odighi onye dika gi eeh
oloro ihe biara ilom, onwegi onye dika gi
onye n'eme ihe asisi emela me,agu n'eche mba ,oloro ihe biara ilom ,onwegi chi dika gi..
ibu nu chi nke ogbugba Ndum m
gi bu nu Anya nji ahu uzo,nmalite n'ogwugwu e ezem onwegi onye dika gi
aka na etigbu nu agbara tigbuo arusi ibu onye oma di nma, Agu n'eche mba , onwegi onyedika gi ooh..inwuru onwu n'elu ogbe si m la wa na ike agwula m
igabigara Maka m oo,inwuru onwu Maka m eeh
igabigara Maka eeh,itara ahuhu Maka m eeh, nmalite n'ogwugwu eze , onwegi onye dika gi,onye na eme ihe asisi emela eme otigburu dibia na iru arusi ya,onye nyere nwanyi agaa ejima ato,onwegi onye dika gi,Ina emenu ihe asisi emela eme, odighi onyedika gi eeh,Anya nji ahu uzo ooh..onwegi onye dika gi eeh,isiri m lawa na ike agwula m oo,ogwuru nwa ogbonye onu ya,Ina asara m okwu akwara m oo,onwegi chi dika gi oo,Ina emere m ihe di nma..ibu onye oma di nma ,Anya nji ahu uzo,onwegi onye dika gi eeh,
gi bu nu chi nke ogbugba Ndum 5x
oke nmawu na eti onwe ya
oloro ihe biara ilom m
gi bu nu chi nke ogbugba Ndum oo
you are my advocate..
gi bu nu chi nke ogbugba Ndum eeh
onwegi chi di ka gi eeh2x
oguguom obi eeh
gi bu nu chi nke ogbugba Ndum oo..onwegi onye di ka gi we
Ina egwuru nwa ogbonye onu ya..
ibu onye oma di nma aaah
Anya nji ahu uzo onwegi chi di ka gi
oke nmawu na eti onwe ya chi
okwara uzo na ikpa
ebube na onwe ya aa onwegi onye dika gi eeh
ikuku ama na onya
onwegi onyedika gi
Nmalite na ogwugwu eeh..
odighi onye dika gi eeh
onye na eji nu obara agbu nwa na afo
onwegi onye dika gi eeh
Agu Agu n'eche obodo m oo..
onwegi chi dika gi eeh
imere m ihe bu tataa.. ebube n'onwe ya
oloro ihe biara ilom
Ana m ekele gi oo..na ndu inyere m oo
Ana m ebuli gi elu oo..na ego nke inyere m oo..ana m ekele gi eeh na ihe oma imere m oo,hi onye nyere m ndu taa..odigi onyedika gi,
gi bu nu chi nke ogbugba Ndum eeh..
Agu n'eche mba aaa..
odogwu akataka aaah
oloro ihe biara ilom mmmmmh..isara m okwu nke agwara m oo,Ina emere m ihe ee,Ina emere m ihe buru ibu,Ina emere m ihe puru iche...
oke nmawu na eti onwe ya,ogwara uzo n'ikpa,aka mbu na eme ihe asisi emela eme..
chi nke mbochie
onwegi onyedika gi
odogwu akataka
isi ike ndu
Ana m ekele gi ,na ihe oma nke imere m oo
ana m aja gi nma .. onwegi onyedika eehh..