Iyaa.ahh.!
Ezigbo Nwa Otu o'iso!
Worldwide!
Even a cheap gun kills.
O bụrụ ọkụkụ gwa m ka m nyiri... (I go lie for you?)
Them say na just talk chill...
Mana ekwugide ekwugide, o daba ka anyị pịlị
Off I go...! Ije ego!
O jide m na njọ, m kpọba nwanne m.
Off I go.! Ije nwoke!
Onye chọba m okwu, m ma-akpọlịlị nwanne m.
Obi nwanne...! Mmm... eziokwu!
I ma na ị bụ nwanne m?!
I... ma n'eziokwu.
I bụ nwanne m!
Eee... eziokwu.
I bụ nwanne eh!
I... ma n'eziokwu.
I bụ nwanne m!
Mami water, Mami water!
Them no fit separate, no fit separate me and you.
Ego oyibo, ụwa kọwa. (Sparkle Triooo oh!)
Them no fit separate noh! (mmh...) oh... me and you oh!
See! Brother, is always brother!
Ọbara dịkwa ticker than mmiri ice block ooh oh oh!
Nwanne, is always nwanne! (O yoh... yoh!)
If you follow wetin them dey talk you go need me Someday. (Yeh yeh!)
If you get kasala, my Kapa go dey ready when you tanana!
M gbawalu gị ọbara I'm ready to kpai mmadụ for your matter.
Afụrụ m gi na anya oh.! (Na anya!)
I pin for your matter oh oh! (Matter!)
Onye brother oh.!
You can borrow my legs and waka oh! Oh.! oh! oh!
Off I go...! Ije ego!
O jide m na njọ, m kpọba nwanne m.
Off I go.! Ije nwoke!
Onye chọba m okwu, m ma-akpọlịlị nwanne m.
Obi nwanne...! Mmmh... eziokwu!
I ma na ị bụ nwanne m?!
I... ma n'eziokwu.
I bụ nwanne m!
Mmmh... eziokwu!
I bụ nwanne eh!
I... ma n'eziokwu.
I bụ nwanne m!
Mmmh... eziokwu!
Brother brother brother oh!
Mm... I... ma n'eziokwu!
Mkwenge ntingi mala kụkụ eh!
Mmmh... eziokwu!
Kwe! kwe! kwe! kwe! kwe! kwe! nwanne m oh!
I... ma n'eziokwu
Kwaa.! kwaa.! kwaa.! O.o.oh.!
Iyaa ah...!