Update ijikwa
Update ijikwa
Ebele adilo ya nwa
Mmụọnwụ na-abịa, onye enena anya na azụ (update ijikwa)
Ị ga-agbado anya or men apịawa gị azụ (update ijikwa)
Signboard adịlọ adị na nke dealer (update ijikwa)
Ị ga-abụ semi before ịbụlụ fada (update ijikwa)
Mmụọnwụ na-abịa, onye enena anya na azụ (update ijikwa)
Ị ga-agbado anya or men apịawa gị azụ (update ijikwa)
Ọkwa ịma na all man amaanlụnwu street (update ijikwa)
9 to 5, men na-alụ legit (update ijikwa)
Eliza na Obama
Eliza na Obama
See ihe ụmụ ogbe na-achọkwa bụ isi Eliza na Obama
Eliza na Obama
Eliza na Obama
Men ga-chesti-nwu anythin, gwa m ma ọ sị gị wete aza
Thank God my present is better than my TBT
Hustler, I turned my PTSD to USDT
Ịfe anyị na-afụ na ụwa dịka film DVD
Street fịalụ alụ ka exam, ọ dịka exam CBT
Kee onye na-akpọ m na phone?
Enyezịna m nsogbu, anọ m on a paper parol
Chukwu, Chukwu dey for me, e needilọkwa m your vote
Owu m bụ sickness, ego bụ the antidote
God is focusing on me and I'm focusing on the cheese
Lecturer na-aba mba maka eji m my textbook eme rizz (sewa)
Difference dịkwa clear, Oris abụlọ rizz
Asa chọọ ịnye m kiss mana achọ m Lambo' keys
From nothing to something
Before rap, I was thugging
In my computer loading
Nye m online access and login
No matter the matter, anyị bu ya ka Alibaba
Mana winter mana summer, addicted to the dollar
Mmụọnwụ na-abịa, onye enena anya na azụ (update ijikwa)
Ị ga-agbado anya or men apịawa gị azụ (update ijikwa)
Signboard adịlọ adị na nke dealer (update ijikwa)
Ị ga-abụ semi before ịbụlụ fada (update ijikwa)
Mmụọnwụ na-abịa, onye enena anya na azụ (update ijikwa)
Ị ga-agbado anya or men apịawa gị azụ (update ijikwa)
Ọkwa ịma na all man amaanlụnwu street (update ijikwa)
9 to 5, men na-alụ legit (update ijikwa)
Eliza na Obama
Eliza na Obama
See ihe ụmụ ogbe na-achọkwa bụ isi Eliza na Obama
Eliza na Obama
Eliza na Obama
Men ga-chesti nwu anythin, gwa m ma ọ sị gị wete aza
Hello, nwa, kee the way? (kee the way?)
Nwanne, ndịa che na anyị bịaa holidays (holidays)
Ọkwa onye fụ the money (ọchọwa more)
Ka anyị na-agbalụ mmanụ, ntị adịlọọ
Nwanne, ije ụwa dị iche, ije ego bụ a different journey
Ka ashawo popu molly, akpa m dị horny for the money
I made it and I've eaten, still I hustle like I'm hungry
Na-achọ the money ka Yemi Alade si na-achọ Johnny
Main nigga my side chic tụwaa ya ime, iwe na-ewe m since
Runs girl nọ okporo tụlụ ime enwerọ business sense
We call it self esteem, ndị mgbu na-asị na anyị dị proud
Nigerian by birth, Canadian by loud
Owu bụ owu, ọ sọ gị, kpọ ya broke or kpọ ya sapa (igamazi)
Men no anaba anaba ka m na-ele ọgwụ na ọnụ Asata
Kwechiri ka police jide ọnye ji igbo na checking point
Show me your investments, ọbụlọ mmanya I na-akpọ na joints
Ọkwa alụtụ, akụtụ (yeah)
Nwoke setụ, ọñụtụ (yeah)
From abanị to ụtụtụ (yeah)
The trap ka na-akpọtụ (yeah)
Ijirọ ego, I na-akọ tuu (yeah)
Ijide mgbada, ọkwụtụ (yeah)
Nwa, atana afụfụ (yeah)
Nwanne, atana afụfụ (yeah)