Оберіть трек для відтворення
Wo
(Empire)
Nwanne kpọọ police
Jee
Okwa ị fụ m ịme ka ị nwelụ anya 4:30
Back then, mgbe m bịdo, ị so kpọọ m asị
Now asa gị dey crush, she said I'm too classy
They can't stop my shine, nwa adịm too flashy
Mgbe oyị na-atụm oooo oooh
Chọlụm jumbo tie, nwa opi na ama oooo oooh
Barracks gwuye but soldier comes and soldier goes
Stuck in the grind now iyeh ịsị ikem ebego
Mgbe oyị na-atụm oooo oooh
Chọlụm jumbo tie, nwa opi na ama oooo oooh
Barracks gwuye but soldier comes and soldier goes
Stuck in the grind now iyeh ịsị ikem ebego
Onye ntịcha, but you can't see my trace
Mask up lagbaja man you can't see my face
Inaha ma ha mbịdo you fear my craze
I'm disturbing my haters nna eye ha migraine
Anyị na-enye nsogbu na the whole city
Jụọ esem na Coal City
Those who been look down on the boy
I will show them no pity
They slept on me, mana udo di
Tete na-ula nwa amadi, DNA na prodigy
Anyi bịalụ ịme ụnụ nkalị
Ụgbọ m na-agba (ụgbọ m na-agba)
My defense bụ aga aga
Been trapping since young age, nwanne otego men wa walụ anya (woo)
Boy esonam mee ịfe mmee, ma ịsị gị aka lụọ aka
Chase your bag on time concentrate
Adịrọ amụkwa ịtu ụgba na nka (yeah)
Came a long way for trapping, na-ịme ogbe ha mana adịm tough
Been thinking about the bag, I'm up and plotting all night long (woo)
Ịlụkam na-ịme ogbe nwanne onwelo iyeh dị ka bygone
Just sleep with one eye open before you wake up you might be
My OT bụ show no weakness (wo)
Been a demon na ịlu ọlụ, ụmụ ogbe m ga abụ my witness
Day and night mua na-apịkọ, cause achọ m financial fitness
I can't hang around no fuck boys, I can't let them litter my business
(Them litter my business)
Okwa ị fụ m ịme ka ị nwelụ anya 4:30
Back then, mgbe m bịdo ị so kpọọ m asị
Now asa gị dey crush, she said I'm too classy
They can't stop my shine, nwa adịm too flashy
Mgbe oyị na-atụm oooo oooh
Chọlụm jumbo tie, nwa opi na ama oooo oooh
Barracks gwuye but soldier comes and soldier goes
Stuck in the grind now iyeh ịsị ikem ebego
Mgbe oyị na-atụm oooo oooh
Chọlụm jumbo tie, nwa opi na ama oooo oooh
Barracks gwuye but soldier comes and soldier goes
Stuck in the grind now iyeh ịsị ikem ebego
Onye ntịcha, but you can't see my trace
Mask up lagbaja man you can't see my face
Inaha ma ha mbịdo you fear my craze
I'm disturbing my haters nna eye ha migraine
Anyị na-enye nsogbu na the whole city
Jụọ esem na Coal City
Those who been look down on the boy
I will show them no pity
They slept on me, mana udo dị
Tete na-ula nwa amadi, DNA na prodigy
Anyi bịalụ ịme ụnụ nkalị
It's been a long way coming
Anyị kwụ this dues
Omelọ by sudden
Anyị folụ Awka made tupu anyị efo foreign
Tupu nmata na egwu bụ my calling
You were born poor, nigga why you dulling
I can hear the rumbling in your tummy
Ihe mmadụ gwam, get your ass up and go get you some money
Tete na-ụla and face reality
Being broke bụ a calamity
Ibata 18 gbaa mbo ka ịnye goal, na street adị agba banality
Ihe ọbụna ịchọ ịbụ bụlụ
Mana nwanne abụna liability
I pledge na m ga ebute ego igwe and make change in my society
Jụọ that nigga ma onwelu anya 4:30
Ọbụna ọdịlọ afugodị uzo, ọ na ọdị anụ ntị?
My flows dị ka speaking in tongue, ọ na-abia ka anointing
The same boy ịmelụ dirty dịzị too classy haaa
Okwa ị fụ m ịme ka ị nwelụ anya 4:30
Back then, mgbe m bịdo ị so kpọọ m asị
Now asa gị dey crush, she said I'm too classy
They can't stop my shine, nwa adịm too flashy
Mgbe oyị na-atụm oooo oooh
Chọlụm jumbo tie, nwa opi na ama oooo oooh
Barracks gwuye but soldier comes and soldier goes
Stuck in the grind now iyeh ịsị ikem ebego
Mgbe oyị na-atụm oooo oooh
Chọlụm jumbo tie, nwa opi na ama oooo oooh
Barracks gwuye but soldier comes and soldier goes
Stuck in the grind now iyeh ịsị ikem ebego
Onye ntịcha, but you can't see my trace
Mask up lagbaja man you can't see my face l