Оберіть трек для відтворення
Ọnwụnwa abịa ọ dị ka ụwa dasịa o
Ọnwụnwa abịa ọ dị ka ụwa jedebe o
Ọnwụnwa abịa ọ dị ka ụwa dasịa o
Biko nwere ndidi o, emecha ọ ga-adị mma
Ọnwụnwa abịa ọ dị ka ụwa jedebe o
Ọnwụnwa abịa ọ bụrụ ọrụ ekwensu
Ọnwụnwa abịa ọ dị ka ụwa dasịa o
Biko nwere ndidi o, emecha ọ ga-adị mma o
Kwu okwu eti ba gị ife oo
Ikwu okwu eti ba gị ife oo
Ikwu okwu ha ga-egbu gị oo
Ndị ọchịchị
Ndị ọchịchị
Ndị Nigeria o
Unu bụ ndị ọma o
What we've got o, is to love each other o
E-yeah, Ọnwụnwa eh