Оберіть трек для відтворення
Ewu Chimo
Ife onye yolu chi ya Ka oga emelu ya
Ife onye yolu chi ya Ka oga ayota (ayota Ife di mma)
Osi anyi koa aka na onu uzo ga emepe (ahhh)
Hustle Hustle, my hustle go pay(cyota Ife di mma)
Baba God no dey dash money
That's why, I dey hustle to make am
Thank God I am winning
cku elisi elisi Ka anyi ga enwe
Ka anyi jebe na ubi ego
Ife di mma Ka anyi ga enwe
Ka anyi jewe na ubi ego, ebe Ife dimma si abia
Ka anyi jebe na ubi ego
Ife di mma Ka anyi ga enwe
Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia
Ka anyi jebe na ubi ego
Ubi ego ebe Ife di mma si abia
Ubi ego ebe Ife si mma si abia
Ebe akolu pounds and dollars (Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia
Ka anyi jebe na ubi ego)
Oyorima
Chai
cmara Chukwu Ka anyi na cyo yo yo eh eh eh
Nna mepere m uzo cku na uba, chai
Ngozi Chukwu so be anyi do do eh
Ka Ife oma mebe na ndu m ooo
cgubanu kwubenu maka ndi nwe obodo, ndi ji obodo tight
Iputanu mebe Ife nu
Osuwanu gigi gagaga ibenye obodo
Inyelu umunne aka
Iburu okaa omee
Imana anaghi eme na nkiti
cgba aka ali ukwu Oji o
Otigba na ijele abiago
Na ime ubi ego, ebe Ihe nile na eme
Ihe di mma Ka anyi ga enwe
Ka anyi jebe na ubi ego, ebe ihe di mma si abia
Ka anyi jebe na ubi ego
cku Kariri mkpa Ka anyi na cyo olisa
Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia
Ka anyi jebe na ubi ego
Eriwe agwu agwu Ka anyi na cyo Chukwu
Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia
Ka anyi jebe na ubi ego
Ife di mma Ka anyi ga enwe
Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia
Ka anyi jebe na ubi ego
Ife di mma, Ife di mma,
Ife di mma o, di na ubi ego
Nwata malu ogolie
Ife di mma, Ife di mma,
Ife di mma o, di na ubi ego
I must collect
Ebe onye na aru ka osi eri o
Otigba na Flavour
Egwu anyi na eti Ka anyi ji eri o (oyorima)
Blessings go follow me
Riches go follow me
Poverty no good at all o
Ubiam ajoka njo
afo jolu ubiam njo
But Baba God no dey dash money
That's why,
I dey hustle wella to make am o
Ndi Obodo na eche m eche
Ha Choo million, Mme ya na Billi Billi
Ife di mma ka anyi ga enwe
Ife di mma ka anyi ga enwe o
Maka nwata etogo
Nwa bialu uwa ga afu Ife oma
cwele Ka anyi ji eje
Ka anyi jebe na ubi ego
Ife di mma Ka anyi ga enwe
Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia
Ka anyi jebe na ubi ego
cku Kariri mkpa Ka anyi na cyo Olisa
Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia
Ka anyi jebe na ubi ego
Eriwe agwu agwu Ka anyi na cyo Chukwu
Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia
Ka anyi jebe na ubi ego
He he
Ife onye na eme ya jisi Ike
Nke onye na alu bu ubi ego ya
Maka na enu uwa onwero onye malu ibe ya
Mkpuru ikuru Ka iga aghota
Ife dimma di mma
Ife dimma bu ego ooo lee lee
Otigba na ijele abiago
Nime ubi ego, ebe ihe nile na eme
Ife onye yolu chi ya Ka oga emelu ya ah ah ah eh
Ife onye yolu chi ya Ka oga ayota (ayota Ife di mma)
Osi anyi kuo aka na onu uzo ga emepe (ahhh)
Hustle Hustle, my hustle go pay(cyota Ife di mma)
Ife di mma Ka anyi ga enwe
Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia
Ka anyi jebe na ubi ego
Ife di mma Ka anyi ga enwe
Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia
Ka anyi jebe na ubi ego
Ubi ego ebe Ife si mma si abia
Ubi ego ebe Ife si mma si abia
Ebe akolu pounds and dollars (Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia
Ka anyi jebe na ubi ego)
Masterkraft music producer
Selebobo nwa Dunukofia
Obi Roys o, kezi klef o
Lelelele eh
Baba lotija ahhh
Otigba na ijele Igbo
Chukwuebuka nchiekunie nwanne o
Na ubi ego ikukuoma Na Holland onyenwe anyi gozie gi