Оберіть трек для відтворення
Ahh-ahh, ah
Ahh-ahh-ah, ahh-ahh
Ayy
When I wake up for morning
I thank God for you
When I look at your body
I thank God for you
When I wan spend my money
I spend it on you
Cause you deserve all the loving
That I give to you
Ihe niine m nwere nụwa bụkwa nke gị, ah
All the thing whey I don gather, na you get am
Ihe niine m nwere n'ụwa dị n'aka
Ọ di gị naka, ọ di gị naka
Ọ bụkwa nke gị
Mma-mma chim o
Mma-mma chim o
Mma-mma chim o
Ọ kwa chukwu n'eme
Mma mma chim o
Mma mma chim o
Mma mma chim o
Ọ di gị narụ
Ololufe see as you fair (imana ọ chaka)
Mna, like yellow
You dey make me mellow
You be evidence (ngwa nekwa ya)
I no need to explain
Causе you deserve all thе loving
That I give to you
Ihe niine m nwere nụwa bụkwa nke gị (ọ bụ kwa nke gị)
Ihe niine m nwere nụwa bụkwa nke gị (ngwa nekwa ya narụ mụ)
Ihe niine m nwere nụwa dị gị naka
Ọ di gị naka (ọ di gị naka)
Ọ bụkwa nke gị
Mma mma chim o (mma mma chim o)
Mma mma chim o (mma mma chim o)
Mma mma chim o
Ọ kwa chukwu n'eme
Mma mma chim o (mma mma chim o)
Mma mma chim o (mma mma eh)
Mma mma chim o
Ọ di gị narụ (ọ dị gị narụ eh)
Mma mma chim o
Mma mma chim o (nwa mara mma)
Mma mma chim o
Ọ kwa chukwu n'eme (ọ kwa chukwu n'eme)
Mma mma chim o (mma mma eh)
Mma mma chim o (mma mma eh)
Mma mma chim o
Ọ di gị narụ
Ọ di gị narụ