Оберіть трек для відтворення
Kwechiri
Seballloss
Onye nwe anyi
Nye anyi amamighe , nye anyi amighe zuru oke
Kanyi we merie ndi iro , ndi na amaghi Chukwu
Jide ha , zogbuo ha , oo nnaaa
Dem want to whine me but I no looseguard
face my journey nd I no look back
Looking for the place I go make my kpa
Ife meru eji wee Ma na mbu onye Igbo is the way I focus on cash
Ibiri ka munwa biri na Eluwa Obu soo soo gi ga Ebi
Ebe Anyi na Achozi ife anyi ga eri
ebe anyi achoxi ebe anyi ga ebi
Onwedi ife ndi ocha ga emegide uguru ko owee Kwusi itu oyi
Makana obulo ife Nile ka onye aruruana na akochara ukochukwu
Nezienu onye muna ya so ka ije bute akpa achoba ka Osi egbumu
Makana Akwa aAgwo anyi gburu di nkpuru na Abu izizuenu na Obu ofu
Makana Oru anyi ruru kwulu million Isizie m Noo na puku
Ije muna nwannem tere aka
Ehh na muna nwannem jere Agha
Ehhna na mu na nwannem Jere Agha
Nwanne aputago nuzo lee nwanne
Nezienu nwannem mu Nia so jee mba achobazie ka Osi elem oo
Nwanne aputa n,uzo lee nwannie
Nwannem Emego Anya nwanne Nya agaaa nmee
I'used to be a good boy mana ife di OGBE changiri my character
I never depeend on visa just by loud nwanne anom Canada
Anyi ga afukwa udene
anyi ga afukwa udene ebe Ana achu Aja
Kwechiri ma ndi Enu ma ndi Ana
Tuba aka ka ebe Ana ele Ana
Akuo aka na OGBE igee nti Maka ndi Malu aka bu ife Ana ebo apa
Gini ka m nga enye unu
Onye nwe anyi
Nye anyi amamighe , nye anyi amighe zuru oke
Kanyi we merie ndi iro , ndi na amaghi Chukwu
Jide ha , zogbuo ha , oo nnaaa
As far say na abum ezigbote onye Igbo naam ito ajuzinem ma echirim ozo
Onye Ina eche Noo nyanwa dicha holy
Imadi no nyanwa bu ekpelime Ojoo
And We no fit stop till I bute ego aga eji gote village na ato
If e lock we go follow de backdoor
No fit stop till mbute okpa na ano
Camry ama nka Mercedes gbaa oso
Umu Igbo be anyi unu atuna ujo
Mana gbado anya Anya nkwucha abulo ujo
Ndi mgbaji aka maam aka
Fa Amaro na chim bu Okaka
Etu anyi si a survivia gbaa fa ara
Okwa nwube ife Akpam
Fee ebido juba ife na emeem nisi
Okwa ngozikwa ha ife mmenwuru fa ebide juba ife na ekwerum egwu
Okwa ngozikwa ha ife nkariri fa ebido juba onye na etirim mkpu
Okwa nwube ife Akpam
Fee ebido juba ife na emeem nisi
Okwa ngozikwa ha fa mmenwuru fa ebide juba ife na ekwerum egwu
Okwa ngozikwa fa ife nkariri fa ebido juba onye na etirim mkpu
Ehhna na mu na nwannem Jere Agha
Nwanne aputago nuzo lee nwanne
Nezienu nwannem mu Nia so jee mba achobazie ka Osi elem oo
Nwanne aputa nuzo lee nwanne
(Nezienu nwannem mu Nia so jee ebe achobazie ka Osi egbum oo
Nwanne Emego Anya nwanie Nya agba nmee