Chukwu anyi abianu agbata mba n'abuo odogwu akataka (odogwu akataka)
Icheku n'eche mba aka nkwu n'eche igbo oduputa m okporo azu o (oduputa m okporo azu)
Nderi atuegwo okoko omikomi o ebube n'eche m o (n'obodo)
Ana ekwu ana eme eme (n'obodo)
Obatara n'ihe n'eme o (n'obodo)
Ana ekwu ana eme eme (n'obodo)
Obatara n'ihe n'eme o (n'obodo)
Ike nile n'emegide m o kponwuo na Jisos abiagonu o (n'obodo)
Oria nile n'emero m ahu kponwuo na Chi kere uwa abiagonu o (n'obodo)
Ana ekwu ana eme eme (n'obodo)
Obatara n'ihe n'eme o (n'obodo)
Ana ekwu ana eme eme (n'obodo)
Obatara n'ihe n'eme (n'obodo)
Onye ya na chi ya di na mma n'ihere agaghi eme ya
Muna chi m o di na mma o (n'obodo)
Onye ya na chi ya so eme nje m ije ukwa agaghi akpo ya
Muna chi m o di na mma o (n'obodo)
Ana ekwu ana eme eme o (n'obodo)
Obatara n'ihe n'eme o (n'obodo)
Ana ekwu ana eme eme o (n'obodo)
Obatara n'ihe n'eme (n'obodo)
Agbara aka azo ala onye ji akonyenu o egwu oma k'anyi n'etiri unu o (n'obodo)
Obodo ahu dara ada ya ka m n'aju unu mu n'onye ga ebi n'eba o (n'obodo)
Ana ekwu ana eme eme o (n'obodo)
Obatara n'ihe n'eme o (n'obodo)
Ana ekwu ana eme eme o (n'obodo)
Obatara n'ihe n'eme o (n'obodo)
Agba mbu otu n'ogwe
Agba abuo otu n'ogwe obuzi ogwe k'apiara ako (n'obodo)
Onye ya na chi ya so eme nje m ihere agaghi eme ya
Muna Chukwu di na mma o (n'obodo)
Onye ya na chi ya di na mma na ihe ike agaghi eme ya
Muna chi m di na mma (n'obodo)
Ana ekwu ana eme eme o (n'obodo)
Obatara n'ihe n'eme o (n'obodo)
Ana ekwu ana eme eme o (n'obodo)
Obatara n'ihe n'eme (n'obodo)